Prayers & Meditations
Igbo ·
Short Obligatory Prayer
To be recited once in twenty-four hours, at noon.
A bum onye aka-ebe, O Chinekem na ikerem kam mara Gi n’etokwa Gi. E kwuputawo kwe m, n’oge dị ugbua, adịghị ike m ma Gị Onwe Gị dị ike; A dị m ogbeye ma Gi Onwe Gị bara uba Odighi Chineke ọzọ ma ewezuga Gi. Onye iye aka na mgbe nmekpa aru, Onye Nwe Onwe ya.